36 Ma na Jọpa,+ e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Tabita, nke pụtara Dọkas, ma a sụgharịa ya. O jupụtara n’ezi ọrụ+ na onyinye ebere nke ọ na-enye.
2 Ọ bụ nwoke obi ya dị ọcha,+ onye ya na ezinụlọ ya dum na-atụ egwu Chineke.+ Ọ na-enyekwa ndị mmadụ ọtụtụ onyinye ebere,+ na-arịọsikwa Chineke arịrịọ ike mgbe niile.+
3 Ọ bụrụkwa na m na-enye ihe niile m nwere iji zụọ ndị ọzọ,+ ọ bụrụkwa na mụ enyefee ahụ́ m,+ ka m wee nyaa isi, ma enweghị m ịhụnanya,+ ọ baghịrị m uru ọ bụla.