Ọrụ Ndịozi 9:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Na Jọpa, e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Tabita, nke bụ́ “Dọkas”* n’asụsụ Grik. Ọ na-arụ ọtụtụ ọrụ ọma, na-enyekwara ndị ogbenye aka. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:36 Ịgba Àmà, p. 67
36 Na Jọpa, e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Tabita, nke bụ́ “Dọkas”* n’asụsụ Grik. Ọ na-arụ ọtụtụ ọrụ ọma, na-enyekwara ndị ogbenye aka.