Ọrụ Ndịozi 9:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma na Jọpa,+ e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Tabita, nke pụtara Dọkas, ma a sụgharịa ya. O jupụtara n’ezi ọrụ+ na onyinye ebere nke ọ na-enye. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:36 Ịgba Àmà, p. 67
36 Ma na Jọpa,+ e nwere otu onye na-eso ụzọ Jizọs aha ya bụ Tabita, nke pụtara Dọkas, ma a sụgharịa ya. O jupụtara n’ezi ọrụ+ na onyinye ebere nke ọ na-enye.