1 Ndị Kọrịnt 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụrụ na m na-enye ihe niile m nwere ka e jiri ha zụọ ndị ọzọ,+ ọ bụrụkwa na mụ ejiri ndụ m chụọ àjà, ka m wee na-anya isi, ma ahụghị m ndị ọzọ n’anya,+ o nweghị uru ọ bụla m ritere. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:3 Ụlọ Nche,7/15/1992, p. 2810/1/1991, p. 20-21
3 Ọ bụrụ na m na-enye ihe niile m nwere ka e jiri ha zụọ ndị ọzọ,+ ọ bụrụkwa na mụ ejiri ndụ m chụọ àjà, ka m wee na-anya isi, ma ahụghị m ndị ọzọ n’anya,+ o nweghị uru ọ bụla m ritere.