Ọnụ Ọgụgụ 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka Jehova chee ihu n’ebe ị nọ+ ma nye gị udo.”’+ Abụ Ọma 72:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge ọchịchị ya, onye ezi omume ga na-ama pokopoko,+Udo ga-adịkwa ebe niile ruo mgbe ọnwa na-agakwaghị adị.+ Abụ Ọma 147:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ na-eme ka udo dị n’ókèala gị;+Ọ na-eji ọka wit kasị mma eme ka afọ ju gị.+ Ndị Rom 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ka Chineke onye na-enye udo nọnyere unu niile.+ Amen. 1 Ndị Kọrịnt 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+
7 N’oge ọchịchị ya, onye ezi omume ga na-ama pokopoko,+Udo ga-adịkwa ebe niile ruo mgbe ọnwa na-agakwaghị adị.+
3 Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ na udo+ nke si n’aka Chineke bụ́ Nna anyị nakwa n’aka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dịrị unu.+