Abụ Ọma 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-enye ndị ya ume.+Jehova ga-eji udo gọzie ndị ya.+ Luk 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kasị elu,+ ka udo+ dịkwa n’elu ụwa n’etiti ndị Chineke meere amara.”+ Jọn 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu.
14 “Ka otuto dịrị Chineke n’ebe kasị elu,+ ka udo+ dịkwa n’elu ụwa n’etiti ndị Chineke meere amara.”+
27 M na-ahapụrụ unu udo, m na-enye unu udo m.+ Adịghị m enye ya unu otú ụwa si enye ya. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri, unu atụkwala egwu.