Abụ Ọma 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+ Aịzaya 61:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya,+ na ụbọchị Chineke anyị ga-abọ ọbọ;+ ịkasi ndị niile na-eru uju obi;+ Luk 19:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 sị: “Onye a gọzịrị agọzi ka Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova bụ!+ Ka udo dịrị n’eluigwe, ka otuto dịrịkwa n’ebe kasị elu!”+
5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+
2 ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya,+ na ụbọchị Chineke anyị ga-abọ ọbọ;+ ịkasi ndị niile na-eru uju obi;+
38 sị: “Onye a gọzịrị agọzi ka Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova bụ!+ Ka udo dịrị n’eluigwe, ka otuto dịrịkwa n’ebe kasị elu!”+