Aịzaya 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-eloda ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri n’ihu niile.+ Ọ ga-ewepụkwa n’ụwa dum nkọcha a na-akọcha ndị ya,+ n’ihi na Jehova ekwuwo ya. Matiu 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Obi ụtọ na-adịrị ndị na-eru uju, n’ihi na a ga-akasi ha obi.+ Luk 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị agụụ na-agụ+ ugbu a, n’ihi na afọ ga-eju unu.+ “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị na-akwa ákwá ugbu a, n’ihi na unu ga-achị ọchị.+
8 Ọ ga-eloda ọnwụ ruo mgbe ebighị ebi,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-ehichapụkwa anya mmiri n’ihu niile.+ Ọ ga-ewepụkwa n’ụwa dum nkọcha a na-akọcha ndị ya,+ n’ihi na Jehova ekwuwo ya.
21 “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị agụụ na-agụ+ ugbu a, n’ihi na afọ ga-eju unu.+ “Obi ụtọ na-adịrị unu ndị na-akwa ákwá ugbu a, n’ihi na unu ga-achị ọchị.+