Abụ Ọma 107:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na o nyewo mkpụrụ obi nke akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ;+O jiriwokwa ihe ọma nyejuo mkpụrụ obi agụụ na-agụ afọ.+ Jeremaya 31:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na m ga-eme ka mkpụrụ obi ike gwụrụ nwee ume, m ga-emekwa ka afọ ju mkpụrụ obi niile ike gwụrụ.”+
9 N’ihi na o nyewo mkpụrụ obi nke akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ka ọ ṅụọ;+O jiriwokwa ihe ọma nyejuo mkpụrụ obi agụụ na-agụ afọ.+
25 N’ihi na m ga-eme ka mkpụrụ obi ike gwụrụ nwee ume, m ga-emekwa ka afọ ju mkpụrụ obi niile ike gwụrụ.”+