Abụ Ọma 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ ọdụm tojuru etoju nọ n’enweghị ihe oriri, agụụ jikwa ha;+Ma ndị na-achọ Jehova, ọ dịghị ihe ọma ga-akọ ha.+ Abụ Ọma 146:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye na-eme ka ndị a na-erigbu erigbu nweta ikpe ziri ezi,+Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+Jehova na-atọhapụ ndị e kere agbụ.+ Jeremaya 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka ndị nchụàjà rijuo ezigbo nri afọ,+ m ga-eji ịdị mma m mee ka afọ ju ndị m,”+ ka Jehova kwuru. Luk 1:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 o werewo ihe ọma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ,+ o mewokwa ka ndị nwere akụ̀ gbara aka laa.+
10 Ụmụ ọdụm tojuru etoju nọ n’enweghị ihe oriri, agụụ jikwa ha;+Ma ndị na-achọ Jehova, ọ dịghị ihe ọma ga-akọ ha.+
7 Onye na-eme ka ndị a na-erigbu erigbu nweta ikpe ziri ezi,+Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+Jehova na-atọhapụ ndị e kere agbụ.+
14 M ga-eme ka ndị nchụàjà rijuo ezigbo nri afọ,+ m ga-eji ịdị mma m mee ka afọ ju ndị m,”+ ka Jehova kwuru.