Abụ Ọma 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, ịdị mma na obiọma* ga na-achụ m ụbọchị niile nke ndụ m;+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.+ Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+ Luk 1:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 o werewo ihe ọma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ,+ o mewokwa ka ndị nwere akụ̀ gbara aka laa.+
6 N’ezie, ịdị mma na obiọma* ga na-achụ m ụbọchị niile nke ndụ m;+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+