37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike.
3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+