Abụ Ọma 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova, ònye ga-abụ ọbịa n’ụlọikwuu gị?+Ònye ga-ebi n’ugwu nsọ gị?+ Abụ Ọma 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, ịdị mma na obiọma* ga na-achụ m ụbọchị niile nke ndụ m;+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.+ Abụ Ọma 65:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị. Luk 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike.
6 N’ezie, ịdị mma na obiọma* ga na-achụ m ụbọchị niile nke ndụ m;+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.+
4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị.
37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike.