Ọrụ Ndịozi 26:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ebo iri na abụọ anyị nwere olileanya inweta mmezu nke nkwa a site n’ijesiri ya ozi dị nsọ ike abalị na ehihie.+ Eze, ọ bụ banyere olileanya a ka ndị Juu na-ebo m ebubo.+
7 ebo iri na abụọ anyị nwere olileanya inweta mmezu nke nkwa a site n’ijesiri ya ozi dị nsọ ike abalị na ehihie.+ Eze, ọ bụ banyere olileanya a ka ndị Juu na-ebo m ebubo.+