Luk 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike. Ndị Rom 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ̀ bụ ka gịnị mee? Ihe ahụ Izrel na-achọsi ike ka ọ na-enwetaghị,+ ma ndị a họọrọ+ nwetara ya. Ndị ọzọ ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi;+
37 ọ bụkwa nwaanyị di ya nwụrụ+ nke dị afọ iri asatọ na anọ ugbu a), onye na-adịghị akọ ụkọ n’ụlọ nsọ, ọ na-eje ozi dị nsọ abalị na ehihie,+ na-ebu ọnụ, na-arịọsikwa arịrịọ ike.
7 Ọ̀ bụ ka gịnị mee? Ihe ahụ Izrel na-achọsi ike ka ọ na-enwetaghị,+ ma ndị a họọrọ+ nwetara ya. Ndị ọzọ ghọrọ ndị ihe na-adịkwaghị emetụ n’obi;+