Jọn 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bịara n’obodo a mụrụ ya, ma ndị nke ya anabataghị ya.+ Ndị Rom 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ma Izrel edebelighị iwu ahụ, ọ bụ ezie na ha na-agbalị idebe iwu ezi omume.+