Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+ Ndị Rom 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’eziokwu, n’ihe banyere ozi ọma ahụ, ha bụ ndị iro n’ihi unu,+ ma n’ihe banyere nhọrọ nke Chineke na-ahọrọ, ha bụ ndị a hụrụ n’anya n’ihi ndị nna nna ha.+
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
28 N’eziokwu, n’ihe banyere ozi ọma ahụ, ha bụ ndị iro n’ihi unu,+ ma n’ihe banyere nhọrọ nke Chineke na-ahọrọ, ha bụ ndị a hụrụ n’anya n’ihi ndị nna nna ha.+