Ndị Rom 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+
27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+