Aịzaya 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ọ bụ ezie na ndị gị, gị Izrel, ga-adị ka ájá nke oké osimiri,+ naanị ndị fọdụrụ n’etiti ha ga-alọta.+ Mkpochapụ+ e kpebiworo ga na-asọ dị ka idei mmiri n’ezi omume,+ Ndị Rom 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, n’ụzọ dị otú a, n’oge a kara aka, ndị fọdụrụ+ apụtawokwa dị ka nhọrọ+ e mere n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ si dị.
22 N’ihi na ọ bụ ezie na ndị gị, gị Izrel, ga-adị ka ájá nke oké osimiri,+ naanị ndị fọdụrụ n’etiti ha ga-alọta.+ Mkpochapụ+ e kpebiworo ga na-asọ dị ka idei mmiri n’ezi omume,+
5 Ya mere, n’ụzọ dị otú a, n’oge a kara aka, ndị fọdụrụ+ apụtawokwa dị ka nhọrọ+ e mere n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ si dị.