Jeremaya 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na mụ onwe m bụ di nwe unu;+ m ga-akpọrọ unu, otu onye n’otu obodo, kpọrọkwa mmadụ abụọ n’otu ezinụlọ, wee kpọta unu na Zayọn.+ Ndị Rom 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+
14 “Lọghachinụ, unu ụmụ na-enupụ isi,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na mụ onwe m bụ di nwe unu;+ m ga-akpọrọ unu, otu onye n’otu obodo, kpọrọkwa mmadụ abụọ n’otu ezinụlọ, wee kpọta unu na Zayọn.+
27 Aịzaya tikwara mkpu banyere Izrel, sị: “Ọ bụ ezie na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel pụrụ ịdị ka ájá nke oké osimiri,+ ọ bụ ndị fọdụrụ ka a ga-azọpụta.+