Jeremaya 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m chịkọta ndị fọdụrụ n’ime ha,+ m ga-akpọghachi ha n’ala ịta ahịhịa ha,+ ha ga-amụ ọmụmụ, baakwa ụba.+ Ndị Rom 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, n’ụzọ dị otú a, n’oge a kara aka, ndị fọdụrụ+ apụtawokwa dị ka nhọrọ+ e mere n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ si dị.
3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m chịkọta ndị fọdụrụ n’ime ha,+ m ga-akpọghachi ha n’ala ịta ahịhịa ha,+ ha ga-amụ ọmụmụ, baakwa ụba.+
5 Ya mere, n’ụzọ dị otú a, n’oge a kara aka, ndị fọdụrụ+ apụtawokwa dị ka nhọrọ+ e mere n’ihi obiọma na-erughịrị mmadụ si dị.