Jeremaya 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m kpọkọta ndị fọdụrụ n’ime ha.+ M ga-akpọghachi ha n’ala ha na-anọ ata ahịhịa.+ Ha ga-amụ ụmụ, mụbaakwa.+
3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m kpọkọta ndị fọdụrụ n’ime ha.+ M ga-akpọghachi ha n’ala ha na-anọ ata ahịhịa.+ Ha ga-amụ ụmụ, mụbaakwa.+