Ndị Rom 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na mgbe a na-amụbeghị ha, mgbe ha na-emebeghịkwa ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla,+ ka nzube Chineke n’ihe banyere ime nhọrọ ahụ wee dabere, ọ bụghị n’ọrụ, kama n’Onye ahụ nke kpọrọ òkù,+
11 n’ihi na mgbe a na-amụbeghị ha, mgbe ha na-emebeghịkwa ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla,+ ka nzube Chineke n’ihe banyere ime nhọrọ ahụ wee dabere, ọ bụghị n’ọrụ, kama n’Onye ahụ nke kpọrọ òkù,+