Diuterọnọmi 32:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+ Abụ Ọma 145:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova bụ onye ezi omume n’ụzọ ya niile,+Ọ na-eguzosikwa ike n’ọrụ ya niile.+
4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+