Abụ Ọma 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ hụrụ ezi omume na ikpe ziri ezi n’anya.+Ụwa jupụtara n’obiọma Jehova.+ Abụ Ọma 67:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ị ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe ziri ezi;+Ị ga na-edukwa mba dị iche iche n’elu ụwa. Sila. Daniel 4:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Ugbu a, mụ onwe m, Nebukadneza, na-eto ma na-ebuli Eze eluigwe elu, na-ajakwa ya mma,+ n’ihi na ọrụ ya niile bụ eziokwu, ụzọ ya niile bụkwa ikpe ziri ezi,+ nakwa n’ihi na o nwere ike iweda ndị ji mpako na-eje ije ala.”+
4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ị ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe ziri ezi;+Ị ga na-edukwa mba dị iche iche n’elu ụwa. Sila.
37 “Ugbu a, mụ onwe m, Nebukadneza, na-eto ma na-ebuli Eze eluigwe elu, na-ajakwa ya mma,+ n’ihi na ọrụ ya niile bụ eziokwu, ụzọ ya niile bụkwa ikpe ziri ezi,+ nakwa n’ihi na o nwere ike iweda ndị ji mpako na-eje ije ala.”+