Abụ Ọma 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya onwe ya ga-ekpekwa elu ala ikpe n’ezi omume;+Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Abụ Ọma 96:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+ Abụ Ọma 98:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihu Jehova, n’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Ndị Rom 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+
10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+
9 N’ihu Jehova, n’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Kpeekwa ndị dị iche iche ikpe ziri ezi.+
5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+