Abụ Ọma 67:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ị ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe ziri ezi;+Ị ga na-edukwa mba dị iche iche n’elu ụwa. Sila. Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị:+
4 Ka mba dị iche iche ṅụrịa ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ,+N’ihi na ị ga-ekpe ndị dị iche iche ikpe ziri ezi;+Ị ga na-edukwa mba dị iche iche n’elu ụwa. Sila.