Abụ Ọma 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya onwe ya ga-ekpekwa elu ala ikpe n’ezi omume;+Ọ ga-ekpe mba dị iche iche ikpe ziri ezi.+ Abụ Ọma 96:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+ Ọrụ Ndịozi 17:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na o wepụtawo otu ụbọchị nke o zubere ikpe+ elu ụwa mmadụ bi ikpe n’ezi omume site n’aka otu nwoke onye ọ họpụtara, o nyewokwa mmadụ niile ihe ga-emesi ha obi ike, ebe ọ bụ na o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.”+
10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+
31 N’ihi na o wepụtawo otu ụbọchị nke o zubere ikpe+ elu ụwa mmadụ bi ikpe n’ezi omume site n’aka otu nwoke onye ọ họpụtara, o nyewokwa mmadụ niile ihe ga-emesi ha obi ike, ebe ọ bụ na o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.”+