Jọn 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ;+ Ọrụ Ndịozi 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+ Ọrụ Ndịozi 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 na Chineke emezuworo ya anyị kpamkpam, anyị bụ́ ụmụ ha, ebe ọ bụ na ọ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ;+ ọbụna dị ka e dere n’abụ ọma nke abụọ, sị, ‘Ị bụ ọkpara m, aghọwo m Nna gị taa.’+ Ndị Rom 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụrụ na e mewo ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke ọnwụ ya,+ n’ezie, a ga-emekwa ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke mbilite n’ọnwụ ya;+
25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ;+
24 Ma Chineke kpọlitere ya n’ọnwụ+ site n’ịtọpụ agbụ nke ọnwụ,+ n’ihi na o kweghị omume na ọnwụ ga-ejidesi ya ike.+
33 na Chineke emezuworo ya anyị kpamkpam, anyị bụ́ ụmụ ha, ebe ọ bụ na ọ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ;+ ọbụna dị ka e dere n’abụ ọma nke abụọ, sị, ‘Ị bụ ọkpara m, aghọwo m Nna gị taa.’+
5 N’ihi na ọ bụrụ na e mewo ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke ọnwụ ya,+ n’ezie, a ga-emekwa ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke mbilite n’ọnwụ ya;+