1 Ndị Kọrịnt 15:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Otú ahụkwa ka mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ+ dị. A na-akụ ya n’ire ure, a na-akpọlite ya n’ereghị ure.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Dịkwa nnọọ ka anyị yiiri onyinyo+ nke onye ahụ e ji ájá mee, anyị ga-eyirikwa onyinyo+ nke onye eluigwe ahụ. Ndị Efesọs 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ kpọlitekọkwara anyị+ na ya ma nyekọọ anyị na ya oche n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu,
42 Otú ahụkwa ka mbilite n’ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ+ dị. A na-akụ ya n’ire ure, a na-akpọlite ya n’ereghị ure.+
49 Dịkwa nnọọ ka anyị yiiri onyinyo+ nke onye ahụ e ji ájá mee, anyị ga-eyirikwa onyinyo+ nke onye eluigwe ahụ.
6 ọ kpọlitekọkwara anyị+ na ya ma nyekọọ anyị na ya oche n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu,