Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 16:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Shiol.+

      Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ banye n’olulu.+

  • Ọrụ Ndịozi 3:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+

  • Ndị Rom 4:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 kama, n’ihi anyị bụ́ ndị e kwuru na a ga-agụrụ ya, n’ihi na anyị kwere n’onye ahụ nke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Jizọs Onyenwe anyị.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ma Chineke kpọlitere Onyenwe anyị+ n’ọnwụ, ọ ga-akpọlitekwa anyị n’ọnwụ+ site n’ike ya.+

  • Ndị Kọlọsi 2:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 n’ihi na e likọrọ unu na ya na baptizim ya,+ sitekwa ná mmekọrịta unu na ya, a kpọlitekọkwara+ unu na ya site n’okwukwe+ unu nwere n’ịrụ ọrụ+ nke Chineke, onye mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie.+

  • Ndị Hibru 13:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ka Chineke nke udo,+ onye mere ka nnukwu onye ọzụzụ+ atụrụ ahụ+ bụ́ Onyenwe anyị Jizọs, onye ji ọbara nke ọgbụgba ndụ ebighị ebi,+ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya