4 Ya mere, e liri anyị na ya+ site na baptizim e mere anyị ka anyị nwụọ ụdị ọnwụ ọ nwụrụ, ka anyị onwe anyị wee na-ebi ndụ ọhụrụ otú ahụ,+ dị nnọọ ka e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite Kraịst site n’ebube nke Nna ya.+
29 Ma ọ́ bụghị ya, gịnị ka ha ga-eme bụ́ ndị a na-eme baptizim ka ha wee ghọọ ndị nwụrụ anwụ?+ Ọ bụrụ na a gaghị akpọlite ndị nwụrụ anwụ ma ọlị,+ gịnị mere e ji na-emekwa ha baptizim+ ka ha wee ghọọ ndị dị otú ahụ?