1 Ndị Kọrịnt 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma Chineke kpọlitere Onyenwe anyị+ n’ọnwụ, ọ ga-akpọlitekwa anyị n’ọnwụ+ site n’ike ya.+ 2 Timoti 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Okwu a kwesịrị ntụkwasị obi:+ N’ezie, ọ bụrụ na anyị na ya nwụkọrọ ọnwụ, anyị na ya ga-adịkọkwa ndụ;+
11 Okwu a kwesịrị ntụkwasị obi:+ N’ezie, ọ bụrụ na anyị na ya nwụkọrọ ọnwụ, anyị na ya ga-adịkọkwa ndụ;+