Ndị Rom 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụrụ na e mewo ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke ọnwụ ya,+ n’ezie, a ga-emekwa ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke mbilite n’ọnwụ ya;+ Ndị Rom 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụrụkwa na anyị na Kraịst nwụrụ, anyị kwere na anyị na ya ga-adịkwa ndụ.+ 1 Ndị Tesalonaịka 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E mesịa, anyị onwe anyị bụ́ ndị dị ndụ, ndị a hapụrụ, a ga-eburu+ anyị na ha+ gaa n’ígwé ojii+ izute+ Onyenwe anyị na mbara igwe; otú a ka anyị na Onyenwe anyị ga-anọ mgbe niile.+
5 N’ihi na ọ bụrụ na e mewo ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke ọnwụ ya,+ n’ezie, a ga-emekwa ka anyị na ya dị n’otu n’ọdịdị nke mbilite n’ọnwụ ya;+
17 E mesịa, anyị onwe anyị bụ́ ndị dị ndụ, ndị a hapụrụ, a ga-eburu+ anyị na ha+ gaa n’ígwé ojii+ izute+ Onyenwe anyị na mbara igwe; otú a ka anyị na Onyenwe anyị ga-anọ mgbe niile.+