Daniel 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee ka ihe ịrịba ama ya si dị ukwuu, leekwa ka ihe ebube ọ na-eme si dị ukwuu!+ Alaeze ya bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi,+ ọchịchị ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Ọrụ Ndịozi 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke nke kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, ebe ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa,+ ọ dịghị ebi n’ụlọ nsọ ndị e ji aka wuo,+
3 Lee ka ihe ịrịba ama ya si dị ukwuu, leekwa ka ihe ebube ọ na-eme si dị ukwuu!+ Alaeze ya bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi,+ ọchịchị ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
24 Chineke nke kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, ebe ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa,+ ọ dịghị ebi n’ụlọ nsọ ndị e ji aka wuo,+