Ọpụpụ 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a, eji m ihe a merenụ, mgbe ndị Ijipt ji mpako meso ha omume, mara na Jehova dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.”+ Job 40:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gosipụta oké iwe gị,+Lee onye ọ bụla nke dị mpako, weda ya ala. Jems 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, obiọma na-erughịrị mmadụ nke ọ na-egosi ka ukwuu.+ N’ihi ya, o kwuru, sị: “Chineke na-emegide ndị mpako,+ ma ọ na-egosi ndị dị umeala n’obi obiọma na-erughịrị mmadụ.”+
11 Ugbu a, eji m ihe a merenụ, mgbe ndị Ijipt ji mpako meso ha omume, mara na Jehova dị ukwuu karịa chi niile ọzọ.”+
6 Ma, obiọma na-erughịrị mmadụ nke ọ na-egosi ka ukwuu.+ N’ihi ya, o kwuru, sị: “Chineke na-emegide ndị mpako,+ ma ọ na-egosi ndị dị umeala n’obi obiọma na-erughịrị mmadụ.”+