Abụ Ọma 78:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 O wee mee ka iwe ya nke dị ọkụ,+Oké iwe ya na amamikpe ya na ahụhụ, bịakwasị ha,+O zitekwaara ha ndị mmụọ ozi wetaara ha ọdachi.+ Abụ Ọma 90:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ònye maara otú iwe gị dịruru ọkụ,+Ònyekwa maara oké iwe gị ruo n’ókè e kwesịrị ịtụ egwu gị?+ Jeremaya 30:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, bụ́ oké ifufe nke na-efesi ike, abịawo.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+
49 O wee mee ka iwe ya nke dị ọkụ,+Oké iwe ya na amamikpe ya na ahụhụ, bịakwasị ha,+O zitekwaara ha ndị mmụọ ozi wetaara ha ọdachi.+
23 Lee! Oké ifufe Jehova, ya bụ, ọnụma ya, bụ́ oké ifufe nke na-efesi ike, abịawo.+ Ọ ga-efekwasị ndị ajọ omume n’isi.+