14 Ụjọ na-atụ ndị mmehie nọ na Zayọn.+ Ahụ́ na-ama ndị si n’ezi ofufe dapụ jijiji,+ ha ana-asị: ‘Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-erepịa ihe pụrụ ibitụ?+ Ònye n’ime anyị ka ya na ọkụ nke na-agba ruo ogologo oge pụrụ ibitụ?’+
5 Ma aga m egosi unu onye unu ga-atụ egwu: Tụọnụ onye ahụ egwu,+ bụ́ onye nwere ikike ịtụba mmadụ na Gehena*+ ma o gbusịa ya. Ee, ana m asị unu, tụọnụ Onye a egwu.+