Abụ Ọma 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-eme ka ọnyà ma ndị ajọ omume, meekwa ka ọkụ na sọlfọ zokwasị ha dị ka mmiri,+Meekwa ka ifufe nke na-amịkpọ mmadụ bụrụ iko ha ga-aṅụ.+ Aịzaya 42:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee na-awụkwasị ya ọnụma ya na iwe ya, meekwa ka agha kpaa ya aka ọjọọ.+ O wee na-ere ya ka ọkụ n’akụkụ niile,+ ma ọ maghị;+ ọ nọkwa na-ere ka ọkụ megide ya, ma o tinyeghị ya n’obi.+
6 Ọ ga-eme ka ọnyà ma ndị ajọ omume, meekwa ka ọkụ na sọlfọ zokwasị ha dị ka mmiri,+Meekwa ka ifufe nke na-amịkpọ mmadụ bụrụ iko ha ga-aṅụ.+
25 O wee na-awụkwasị ya ọnụma ya na iwe ya, meekwa ka agha kpaa ya aka ọjọọ.+ O wee na-ere ya ka ọkụ n’akụkụ niile,+ ma ọ maghị;+ ọ nọkwa na-ere ka ọkụ megide ya, ma o tinyeghị ya n’obi.+