2 Ọ bụrụ na unu egeghị ntị,+ ọ bụrụkwa na unu etinyeghị ya n’obi unu+ inye aha m otuto,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “m ga-eme ka ọbụbụ ọnụ bịakwasị unu,+ m ga-emekwa ka ngọzi unu ghọọ ọbụbụ ọnụ.+ Ee, m meworị ka ngọzi unu ghọọ ọbụbụ ọnụ, n’ihi na unu etinyeghị ya n’obi.”