3 N’ihi na ọbụ aka unu jupụtara n’ọbara,+ mkpịsị aka unu jupụtakwara ná njehie. Egbugbere ọnụ unu ekwuwo okwu ụgha.+ Ire unu na-atamukwa naanị ajọ omume.+
12 “Ifrem ji ụgha gbaa m gburugburu,+ ụlọ Izrel jikwa aghụghọ gbaa m gburugburu. Ma Juda ka so Chineke na-eje ije,+ o kwesịkwara ntụkwasị obi n’ebe Onye Kasị Nsọ nọ.”