Jeremaya 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu ọchụ,+ na-akwa iko,+ na-aṅụ iyi ụgha,+ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ,+ na-eso chi ọzọ dị iche iche unu na-amaghị,+ Ezikiel 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘Ebe ọ bụ na unu ekwuwo ihe na-abụghị eziokwu, unu ahụwokwa ụgha n’ọhụụ, n’ihi ya, m na-emegide unu,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
9 Ùnu ga na-ezu ohi,+ na-egbu ọchụ,+ na-akwa iko,+ na-aṅụ iyi ụgha,+ na-esurere Bel ihe nsure ọkụ,+ na-eso chi ọzọ dị iche iche unu na-amaghị,+
8 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “‘Ebe ọ bụ na unu ekwuwo ihe na-abụghị eziokwu, unu ahụwokwa ụgha n’ọhụụ, n’ihi ya, m na-emegide unu,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”