Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 18:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ịlaịja wee bịakwute ìgwè mmadụ ahụ dum wee sị ha: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-enwe echiche abụọ dị iche?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ha azaghị ya ihe ọ bụla.

  • 2 Ndị Eze 23:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 O wee mee ka ndị nchụàjà nke chi ala ọzọ kwụsị ọrụ, bụ́ ndị ndị eze Juda nyere ọrụ isure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’ebe ndị gbara Jeruselem gburugburu, tinyekwara ndị na-esurere Bel,+ anyanwụ na ọnwa na ìgwè kpakpando nke zodịak na ìgwè ihe niile dị n’eluigwe, ihe nsure ọkụ.+

  • Jeremaya 11:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 N’ihi na chi gị adịwo ọtụtụ dị ka obodo ndị dị n’ime gị, gị Juda;+ unu arụworo ihe ihere+ ọtụtụ ebe ịchụàjà dị ka e nwere ọtụtụ okporo ámá na Jeruselem, bụ́ ebe ịchụàjà maka isurere Bel ihe nsure ọkụ.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya