Jeremaya 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị Juda, chi ndị unu na-efe adịla ọtụtụ ka obodo ndị dị na Juda. Unu arụọkwarala Bel, bụ́ chi na-abaghị uru ọ bụla, ọtụtụ ebe unu ga-anọ na-achụrụ ya àjà. Ha dị ọtụtụ ka okporo ámá ndị dị na Jeruselem.’+
13 Ndị Juda, chi ndị unu na-efe adịla ọtụtụ ka obodo ndị dị na Juda. Unu arụọkwarala Bel, bụ́ chi na-abaghị uru ọ bụla, ọtụtụ ebe unu ga-anọ na-achụrụ ya àjà. Ha dị ọtụtụ ka okporo ámá ndị dị na Jeruselem.’+