3 Sị ala Izrel, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ m ga-amịpụtakwa mma agha m n’ọbọ+ ya bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’etiti gị.+
28 Ndị amụma ya etewo ha nzụ,+ na-ahụ ihe na-abụghị eziokwu n’ọhụụ,+ na-agbara ha afa ụgha,+ sị: “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru,” mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụla Jehova kwuru.