33 Ma m ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche,+ m ga-amịpụtakwa mma agha n’ọbọ ka ọ chụwa unu;+ ala unu ga-aghọkwa ebe tọgbọrọ n’efu,+ obodo unu dị iche iche ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe tọgbọrọ n’efu.
17 “‘Ma ọ bụ, ọ bụrụ na ọ bụ mma agha ka m mere ka ọ bịakwasị ala ahụ,+ ọ bụrụkwa na mụ asị: “Ka mma agha banye n’ala a,” ọ bụrụkwa na mụ ebipụ mmadụ na anụ ụlọ na ya,+