Jeremaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+ Zekaraya 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ‘M wee fesasịa ha dị ka oké ifufe ná mba niile+ ha na-amaghị;+ ala ha wee tọgbọrọ n’efu mgbe ha pụsịrị, n’enweghị onye si na ya na-agafe; n’enweghịkwa onye na-alọghachi n’ime ya,+ ha wee mee ka ala ahụ mara mma+ ghọọ ihe ijuanya.’”
11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+
14 ‘M wee fesasịa ha dị ka oké ifufe ná mba niile+ ha na-amaghị;+ ala ha wee tọgbọrọ n’efu mgbe ha pụsịrị, n’enweghị onye si na ya na-agafe; n’enweghịkwa onye na-alọghachi n’ime ya,+ ha wee mee ka ala ahụ mara mma+ ghọọ ihe ijuanya.’”