Jeremaya 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ala ahụ dum ga-aghọ ebe tọgbọrọ n’efu,+ ọ̀ bụ na mụ agaghị ekpochapụ ya?+ Jeremaya 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ala a dum ga-aghọ ebe a lara n’iyi na ihe ijuanya, mba ndị a ga-ejere eze Babịlọn ozi ruo afọ iri asaa.”’+ Jeremaya 32:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 A ga-azụkwa ala n’ala a+ nke unu ga na-ekwu banyere ya, sị: “Ọ bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị. E nyefewo ya n’aka ndị Kaldia.”’+
27 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ala ahụ dum ga-aghọ ebe tọgbọrọ n’efu,+ ọ̀ bụ na mụ agaghị ekpochapụ ya?+
11 Ala a dum ga-aghọ ebe a lara n’iyi na ihe ijuanya, mba ndị a ga-ejere eze Babịlọn ozi ruo afọ iri asaa.”’+
43 A ga-azụkwa ala n’ala a+ nke unu ga na-ekwu banyere ya, sị: “Ọ bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ nke mmadụ na anụ ụlọ na-anọghị. E nyefewo ya n’aka ndị Kaldia.”’+