Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 26:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Mụ onwe m ga-eme ka ala unu tọgbọrọ n’efu,+ ndị iro unu bụ́ ndị ga-ebi n’ime ya ga-ekporopụ anya na-ele ya.+

  • Jeremaya 10:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Geenụ ntị! Akụkọ dị! Lee, o rutewo, tinyere oké mkpọtụ nke si n’ala dị n’ebe ugwu,+ iji mee ka obodo ndị dị na Juda ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ọgba nkịta ọhịa.+

  • Jeremaya 12:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 E mewo ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu;+ ọ kpọnwụọla; e mewo ka ọ ghọọrọ m ebe tọgbọrọ n’efu.+ E mewo ka ala a dum tọgbọrọ n’efu, n’ihi na ọ dịghị onye ọ na-emetụ n’obi.+

  • Ezikiel 11:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 O wee ruo na ozugbo m busịrị amụma, Pelataya nwa Benaya nwụrụ.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, jiri oké olu tie mkpu,+ sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Ọ̀ bụ mkpochapụ ka ị na-ekpochapụ ndị fọdụrụ n’Izrel?”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya