Ezikiel 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na, ka ha nọ na-egbu ndị mmadụ, mụ onwe m wee fọdụ, m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala,+ tiekwa mkpu, sị: “Ewoo,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Ị̀ na-ebibi ndị niile fọdụrụ n’Izrel mgbe ị na-awụkwasị Jeruselem ọnụma gị?”+
8 O wee ruo na, ka ha nọ na-egbu ndị mmadụ, mụ onwe m wee fọdụ, m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala,+ tiekwa mkpu, sị: “Ewoo,+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Ị̀ na-ebibi ndị niile fọdụrụ n’Izrel mgbe ị na-awụkwasị Jeruselem ọnụma gị?”+